Business

M O S C O W

World News in Igbo


From The BBC

A họputala Laurent Mbanda dịka onyeisi otu ụka Anglịkan kewapụtara ọhụrụ
Ihe dị iche n'otu 'Global Anglican Council' na 'Anglican Communion' bụ na ndị 'Global Anglican Council' ahụtaghị Achịbishọpụ ọhụrụ ahọpụtara na Canterbury dịka onyendu ha.


Tunji Disu ekwuola na ọ gaghị anabata onye uweojii na-akpa agwa ọjọọ ọbụla
Nchịkọta akụkọ ndị kachasị mkpa mere na mbaụwa n'izu a.


Ụjọ ogbunigwe ekweghi anyị pụta n'ezi - Ụmụafọ Naịjirịa bi n'Izrel akọwaala ihe ha na-agabiga
Ụmụafọ Naịjirịa bi na mba Israel ekwuola ihe ha na-agabiga kamgbe ogbunigwe malitere ịda na mba ahụ n'ihi agha ha na Amerịka na-ebu megide mba Ịran.


Ayatollah Khamenei: Ihe mere Afrịka ji akpachapụ anya n'ihe na-eme ugbua
Ogbugbu e gburu onyendu kachasị elu na mba Iran bụ Ayatollah Ali Khamenei na mwakpo mba Amerịka na Izrel jikọtara aka ọnụ wakpoo n'Iran akpaliela nnukwu okwu na mpaghara Afrịka.


Chimamanda Adichie: MDCN akwụsịla dọkịta Euracare abụọ ọrụ nwa mgbe nta n'okwu ọnwụ nwa ya
MDCN enyela iwu ka e nye ndị dọkịta lekọtara Nkanu Nnamdi Esege nwụrụ anwụ ntaramaahụhụ


Akụkọ dị mkpa - Maachị 5, 2026
Nchikọta akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Tọzde Maachị 5, 2026


Nkewa na-akawanye njo n'ụka Anglịkan dịka ndị ụkọchukwu nnupụisi na-achọ ịhọpụta onyeisi nke ha
Ndịisi ụka na-achọghị ịnabata ihe ọhụrụ bekee kpọrọ 'conservatives' na-agbakọ na Naịjirịa iji họpụta onyendu nke ha ga-ama nwaanyị mbụ bụ Achịbishọpụ nke Canterbury aka.


Ndị ọrụ DSS anwụchiela otu nwoke maka mwakpo a wakporo Peter Obi na ndị ọzọ n'Edo steeti
Mwakpo ahụ mere dịka Obi na ndị otu ya si n'ụlọọrụ pati ADC na Edo steeti ebe ha gara nabata Olumide Akpata onye ji lebọ patị zọọ ọkwa gọvanọ na steeti ahụ na pati ọhụrụ ADC na-abata


Gọọmenti dutere ndị agha, mechie ụlọakwụkwọ, ụlọọgwu na ahịa obodo anyị - Ndị Amasiri n'Ebonyi
Obodo Amasiri etiela mkpu maka mwakpo ndịagha, mmechi gọọmentị mechiri ahịa, ụlọọgwụ ụlọakwụkwọ n'obodo ha.


Mwakpo Ịran: Gọọmenti na-agba mbọ ịhụ na onweghị onye Naijiria nọ na nsogbu - Ụlọọrụ NiDCOM
Gọọmentị etiti Naịjirịa dụrụ ndị Naịjirịa nọ na mpaghara Middle East, ọkachasị na Iran, ọdụ n'ụbọchị Satọde, ka ha gbaa mbọ chekwaa onwe ha n'ihi nsogbu dị na mpaghara ahụ.


Izrel awakpoola Tehran na Beirut ọzọ
Ụlọọrụ nmgbasaozi nke mba Ịran kwuru na ụlọọrụ na ebe obibi ndỊagha Izrel dị na Bahrain aghọọla ihe e bibiri ebibi


Otu National Police Council akwadola nhọpụta Olatunji Disu dịka onyeisi ndị uweojii Naịjirịa
Onyeisiala Tinubu họpụtara Disu dịka onyeisi ndị uweojii Naịjirịa n'ụbọchị Wenezde 25 Febụwarị 2026, dịka onye bụbu onyeisi ndị uweojii bụ Kayode Egbetokun, gbara arụkwaghịm.


Afcon 2025: Super Eagles Naịjirịa na Desert Foxes Ọljirịa ga-achịpụ ya
Ịmaaka a ga-amalite mgbe ọ ga-akụ elekere ise nke mgbede (n'oge ndị Naịjirịa) n'ụbọchị Satọde 10 Jenụwarị 2025, ebe a ga-ahazi ya n'ọgbọ egwuruegwu Stade de Marrakech, Ouahat Sidi Ibrahim.


4-0: Naịjirịa agbaala Mozambik ụkwụ n'éhé
Ademola Lookman gbapeere Super Eagles ụzọ site n'ịsụnye goolu mbụ ha na nkeji iri abụọ ịmaaka ahụ malitere.


Zaa Ngwangwa : Etu m si banye 'Super Eagles'-Francis Uzoho
Ọgbaabọọlụ bụ Francis Uzoho akọwala etu o siri banye otu egwu bọọlụ 'Super Eagles'.


Naịjirịa etiwaala Tanzanịa ka akị oyibo Nsugbe
Semi Ajayi na Ademola Lookman gosiri nke ha ji biri.


AFCON 2025 tebụlụ: Etu mba na mba ga-esi ezute onwe ha n'asọmpi a
Lee etu asọmpi Iko Mba Afrịka nke afọ 2025 si kwụrụ ugbua na tebụlụ.


Afcon 2025: Ndị a tụrụ anya ga-agbara Super Eagles
Ndị ọgbaa bọọlụ foto ha dị ebe a ka e kwuru ga-anọchite anya otu egwu bọọlụ Super Eagles dịka ha na-agba mbọ ịmabute iko Afcon nke afọ 2025.


Ndị ọgba bọọlụ isii a na-ele anya ga-amụke ka ọkụ n'Afcon 2025
Ụlọọrụ BBC Sport Afrịka nnyochara ndị ọgbaa bọọlụ isii a na-elejere anya n'asọmpi Afcon 2025 ga-ebido na Moroko na 21 Disemba ruo 18 Jenụwarị


Afcon 2025: Osimhen, Iwobi, Ndidi na ndị 'Super Eagles' ọzọ ga-agbara Naịjirịa bọọlụ
Asọmpi Afcon 2025 ga-amalite n'ụbọchị Sọnde 21 Disemba, 2025 na mba Moroko.


One Step At A Time

This old adage, more relevant than ever



Our Objective

  • Support and encourage current members as and when the need arises fairly and honestly
  • Grow our membership by reaching out through formal and informal social gatherings
  • Extend charitable assistance to the needy and wanting
  • Promote and maintain friendship, members and other colleagues who are non members of Soyuznikis-UK
  • Promote the group locally and worldwide
Our Mission
Soyuznikis-UK is a union for Nigerians who have studied in the former Union of Soviets Socialist Republic (USSR). Soyuznikis comes from the Russian word ‘Soyuz’ meaning union. The association was founded in the summer of 2007 during the wedding ceremony of a colleague in London, the idea came about to form an umbrella organisation to bring together and embrace in friendship as it existed amongst us during our stay in the USSR was agreed.

Soyuznikis-UK is a secular and non political organisation. Membership to the group is not dependent on creed, origin, gender or sexuality. We endeavour to be a progressive organisation that will make meaningful contributions to the communities that gave us the opportunity to learn – USSR, the one that now host us - United Kingdom and most especially our nation – Nigeria. The deeds and acts of Soyuznikis-UK are guided by its constitution.

Our general meetings are held on the last Saturday of every month excluding December, when we normally hold our End of Year Party. Ideally, we as a group encourage our friends and familities to join us on our social events as a way of fostering our interpersonal relationships.

Unity Is Strength

Since inception, the association has been lead by the following persons as President. They have made efforts to foster growth and unity among members.

They are:
  1. Mr. Paul Eboh 2007 to 2009
  2. Dr. Ralph Eke 2009 to 2011
  3. Pastor Chioma Ejiofor 2011 to 2012
  4. Mr. Ebenezer Hundeyin 2012 to 2019
  5. Mr. Olushina Alaka 2019 to date


Cancel Culture - Very Divisive

The most dangerous of all falsehoods is a slightly distorted truth. The danger of instant judgements and monolithic narratives are all too prevalent in these deliberations. Where you will find cold-blooded grasping; massive sense of entitlement; an inability to show gratitude; an unrealistic expectation of puritanism from others; and a passionate performance of virtue that is well executed in the public space ( social media) but not in the intimate space of co-habitation and friendship.

These are very trying times. Technology as recent as couple of years ago was supposed to bring us all closer - remember the global village?. The emergence of an old doctrine - critical race theory the epitome of this dramatic change in attitude towards anyone with a different point of view has put paid to that paradigm. These contrive and concerted attack on one race as being the source of the biblical original sin is trivial and false period.

We insulate ourselves in ideological bubbles of similar-thinking people and refuse to countenance or even engage with the truth. We now seems to be building echo chambers with titanium and carbon fibre cladding just to make sure we do not see or hear anything different. If these cancel culture mentality is being adopted to the pandemic, may be herd immunity would have been achieved by now. We have become communities in a dislocated social fabric that is fracturing at an astonishing rate. If we do not amend this fast, rapture seems to be the only ramification.